Denye ma mepụta akamụ gị n’ụzọ kwesiri ekwesi! O nwere ike ịzọpụta ndụ gị! (PROPERLY FERMENT AND PREPARE YOUR OGI/KOKO/AKAMU/PAP! IT CAN SAVE YOUR LIFE!)

 Feed the Future Innovation Lab for Food Security Policy
Nigeria Agricultural Policy Project September 2018


 


 Oluwatoyin Ademola
Saweda Onipede Liverpool-Tasie
Adewale Obadina
Felicia Wu& Nikita SahaTurna
 

nbụ ọra nsi ebu (Mycotoxins)?

ra nsi ebu (mycotoxins) bajọ ụm(nsi) nke degwu nke fdnje na-emepta. Mmer/ofufe ra nsi ebu na ttnri a na-eri na-eme ka etinye uche n’ndahike ebe ka botu nke mmer/ofufe ra nsi ebu kacha emetta na Najira.

           
             Nsinweta: NdOdee                                                 Nsinweta: NdOdee

E nwere ttụ ụdrị ọra nsi ebu mana abụọ kachaswee pta ihe bebu aflatoxins na ebu fumonisins. Nje otu a meputara bnje Aspergillus na nje Fusarium n’otu n’otu..

Gnkpatara ra nsi ebu jiri jọọ nj?

ra nsi ebu jrnjn’ihi na fdn’ime ha nwere nsi na nje izi nke na-emetta mmadna anmanriri ya. Nke a ptara na o nwere ike ime ka ra nnukwu ra nke nwekwara ike kpata izi imeju. O nwekwaziri ike imekwa ka maka ghara ito eto otu o kwesiri tinyere na ihe na-also ra gn’ime ahadghzi ike. Mptara ra nsi ebu n’ahike mmadabghihe n’amalite ozugbo ozugbo. Ka o sila d, dna-eri nsi a obere obere na nri ttoge ga-eme ka gbakta nbutere onye na-eri ya ra. Imirikiti ndNajira amaghmaka ajnje nda dna nri. Ndmmadna-eri nri ma brna dmma n’anya ma dkwa cha. Mana bghnri nda niile dmma n’ah. bghị ọka niile bu ra naama ebu mabmebie emebi.

Kedka a ga-esi belata ra nsi ebu na nri?

Otu usoro a ga-esi belata ra nsi ebu na nri bsite n’zmmepta nri fddka e si eme akam. Akambnri dị ọnala a na-erikarna Najira ka nri tt. bnri a na-enye maka mgbe a naakwsha ara, na-adị ụmaka na-etolite etolite mma n’ah, ma ndị ọra ma ndagad. Ime akamna-abkarmaka ire ya ere n’aha mabiri ya n’l.

 

            Nsinweta: allnigerianrecipes.com

Mgbe e mere nke a fma, usoro mmepta ga- eweta mbelata ptara ihe na nje nda. Ma otu d, ndmmepta anaghagbaso ezi usoro kwesiri ekwesi mgbe niile. ttụ ụzdmkpa bnke a na-eleli anya mabụ ọ naghezucha oke. N’ihi nke a, obere akwkwa naenye ezi ntala banyere usoro dmma ga-eme ka ezinalgna-eri nri dmma ma na-enye ahike.

Ide ede botu usoro di nnukwu mkpa na mmepta akam. A na-emekarnke a n’agba abụọ. Agba nke mbbụ ịbanye mkprụ ọka n’ime mmiri abalabụọ tupu akwya mmiri mmiri ebe agba nke abụọ bụ ịgba ka. gba ka ptara iwunye mmiri dị ọcha n’ka akwrrmmiri mmiri ka aychara ya iji mee ka akamnwee tna isi gbakara agbaka ka oroma nkirisi. gba ka na-ewe abalabụọ. Ka o sila d, ndmmepta akamna-elelikaragba nke abụọ a anya ebe idenye na mmiri anaghezucha oke n’agba nke mb. Agba ide ka ede na-ebelata ra nsi ebu ma etosiri ka eme ya nke ma n’agba abụọ nda iji nwetamptara.


                                                         Nsinweta:allnigerianrecipes.com

Ndmmepta na ndoriri tosiri ma n’agbanyeghn’ra nsi ebu na-ebelata site n’idenye ka na mmiri, mana ka ra nsi ebu si hadebe n’akamn’ikpeazsitere n’ogo ra nsi ebu dn’ime ka n’izizi na ka e si gbaso ezi usoro dmma wee mepta ya. Ya b, dmkpa zta ezigbo ka, cheekwa ya fma ma mepta ya n’ezi usoro brkwa n’uche inweta nri mara mma n’ikpeaz.

Etu a ka a ga-agbaso wee mepta nri dmma:

1. Gbaara zmkprụ ọka mara ebu, gbawara agbawa ma mebie emebi s- Nda na-aka enwe nnukwu ogo ra nsi ebu n’ime ha.

2. Edebela mkprụ ọka n’ebe juru oyi ma brna agagheme ya sịịs. Gbaa mbhna i dobere ka n’ebe dkrkr.

3. Hchaa mkprụ ọka nke ma iji wepunyi abla unyi.

4. Banye mkprụ ọka na mmiri abalole o kwesiri. Nke a na-abkarabalabụọ.

5. ka gba ka kwesiri nopekata mpe abalabụọ tupu ere ya n’aha maberie ya eri.

6. Nke a na-eri n’ltosiri ka a na-agbapmmiri dn’elu akamgbara ka abalabụọ ọbla ma gbanye ya mmiri zdị ọcha.


Eserese dn’okpuru na-egosi agba diche iche na mmepta akam;

 


Translated by Dr Chinenye A. Ezema
Igbo Language Unit, Arts Education dept.
UNN

 

Comments

Popular posts from this blog

Competitiveness and Comparative Advantage of Rice Production Systems: The Policy Analysis Matrix Approach