Denye ma mepụta akamụ gị n’ụzọ kwesiri ekwesi! O nwere ike ịzọpụta ndụ gị! (PROPERLY FERMENT AND PREPARE YOUR OGI/KOKO/AKAMU/PAP! IT CAN SAVE YOUR LIFE!)
Feed the Future Innovation Lab for Food Security Policy Nigeria Agricultural Policy Project September 2018 Oluwatoyin Ademola Saweda Onipede Liverpool-Tasie Adewale Obadina Felicia Wu& Nikita SahaTurna ị n ị b ụ ọ r ị a nsi ebu (Mycotoxins)? Ọ r ị a nsi ebu (mycotoxins) b ụ aj ọ ụ m ị (nsi) nke d ị egwu nke ụ f ọ d ụ nje na-emep ụ ta. Mmer ụ /ofufe ọ r ị a nsi ebu na ọ t ụ t ụ nri a na-eri na-eme ka etinye uche n’ ọ n ọ d ụ ah ụ ike ebe ọ ka b ụ otu nke mmer ụ /ofufe ọ r ị a nsi ebu kacha emet ụ ta na Na ị jir ị a. Nsinweta: Nd ị Odee Nsinweta: Nd ị Odee E nwere ọ t ụ t ụ ụ d ị r ị ọ r ị a nsi ebu mana ab ụọ kachas ị wee p ụ ta ihe b ụ ebu aflatoxins na ebu fumonisins . Nje otu a meputara b ụ nj...